Lekki-Ikoyi Link Bridge

Lekki Ikoyi Link Bridge.

Àkwà mmiri Lekki-Ikoyi Link, bụ àkwà mmiri dị kilomita 1.36 (0.84 mile) na Lagos Steeti. Ọ na-ejikọ mpaghara Phase 1 nke Lekki, na mpaghara Ikoyi nke Lagos. Gọvanọ nke Lagos Steeti, Babatunde Raji Fashola nyere iwu ka e wuo àkwà mmiri ahụ na 29 Mee N'afọ 2013.[1]

  1. Fashola commissions Lekki-Ikoyi link bridge (29 May 2013).

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search